Ọnụ Ọgụgụ 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Mgbe unu ga-eburu ụlọikwuu nzute+ kwalie, ụlọikwuu ndị Livaị+ ga-adị n’etiti ebe ndị ọzọ mara ụlọikwuu. “Otú ha si maa ụlọikwuu ka ha ga-esi na-akwali,+ onye nke ọ bụla n’ebe ọ mara ụlọikwuu, dị ka ìgwè ha nke ebo atọ mejupụtara si dị.
17 “Mgbe unu ga-eburu ụlọikwuu nzute+ kwalie, ụlọikwuu ndị Livaị+ ga-adị n’etiti ebe ndị ọzọ mara ụlọikwuu. “Otú ha si maa ụlọikwuu ka ha ga-esi na-akwali,+ onye nke ọ bụla n’ebe ọ mara ụlọikwuu, dị ka ìgwè ha nke ebo atọ mejupụtara si dị.