Ọnụ Ọgụgụ 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị; ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ahụ, n’ụsụụ ha, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+
32 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị; ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ahụ, n’ụsụụ ha, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+