Ọnụ Ọgụgụ 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma e debaghị aha ndị Livaị n’akwụkwọ+ mgbe e debara aha ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
33 Ma e debaghị aha ndị Livaị n’akwụkwọ+ mgbe e debara aha ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.