Ọnụ Ọgụgụ 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 na ákwà ngechi+ ogige ya na ákwà ngebichi+ ọnụ ụzọ ogige ya nke gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ya gburugburu, na ụdọ ụlọikwuu ya+—ozi niile metụtara ya.
26 na ákwà ngechi+ ogige ya na ákwà ngebichi+ ọnụ ụzọ ogige ya nke gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ya gburugburu, na ụdọ ụlọikwuu ya+—ozi niile metụtara ya.