38 Ndị mara ụlọikwuu n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute, n’ebe ọwụwa anyanwụ, bụ Mozis na Erọn na ụmụ ya, bụ́ ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ,+ bụ́ ọrụ e kwesịrị ịrụrụ ụmụ Izrel. A ga-egbu+ onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.