Ọnụ Ọgụgụ 3:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Dị ka ihe a ga-akwụ iji gbapụta+ narị mmadụ abụọ na iri asaa na atọ ndị si n’etiti ndị e bu ụzọ mụọ n’ụmụ Izrel, bụ́ mmadụ ole ha ji karịa ndị Livaị,+
46 Dị ka ihe a ga-akwụ iji gbapụta+ narị mmadụ abụọ na iri asaa na atọ ndị si n’etiti ndị e bu ụzọ mụọ n’ụmụ Izrel, bụ́ mmadụ ole ha ji karịa ndị Livaị,+