Ọnụ Ọgụgụ 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-ewere ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee kpuchie ya, werekwa ibé ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ya ma tinye okporo osisi ya.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 31
6 Ha ga-ewere ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee kpuchie ya, werekwa ibé ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ya ma tinye okporo osisi ya.+