14 N’elu ya ka ha ga-edokwasị arịa ya niile ha na-eji eje ozi metụtara ya mgbe niile, tinyere ihe ịgụ ọkụ ya, ndụdụ ya, shọvel ya na ọkwá ya, arịa niile nke ebe ịchụàjà ahụ;+ ha ga-ewerekwa ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil mee sachie ya ma tinye okporo osisi ya.+