Ọnụ Ọgụgụ 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama na-emerenụ ha ihe a ka ha wee dịrị ndụ ghara ịnwụ n’ihi ịbịarute nso n’ebe ihe ndị kasị nsọ dị.+ Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-abata, ha ga-ekenye onye ọ bụla n’ime ha ozi ọ ga na-eje na ihe ọ ga na-ebu.
19 Kama na-emerenụ ha ihe a ka ha wee dịrị ndụ ghara ịnwụ n’ihi ịbịarute nso n’ebe ihe ndị kasị nsọ dị.+ Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-abata, ha ga-ekenye onye ọ bụla n’ime ha ozi ọ ga na-eje na ihe ọ ga na-ebu.