Ọnụ Ọgụgụ 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha ga na-ebu ákwà ụlọikwuu+ nke ụlọikwuu ahụ na ụlọikwuu nzute,+ ihe mkpuchi+ ya na ihe mkpuchi ahụ e ji akpụkpọ anụ sil mee,+ nke e ji kpuchie ya, na ákwà ngebichi+ ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute,
25 Ha ga na-ebu ákwà ụlọikwuu+ nke ụlọikwuu ahụ na ụlọikwuu nzute,+ ihe mkpuchi+ ya na ihe mkpuchi ahụ e ji akpụkpọ anụ sil mee,+ nke e ji kpuchie ya, na ákwà ngebichi+ ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute,