Ọnụ Ọgụgụ 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-edeba aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile ga-esonye n’ìgwè na-eje ozi iji na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+
30 Ị ga-edeba aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise, ndị niile ga-esonye n’ìgwè na-eje ozi iji na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+