Ọnụ Ọgụgụ 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Meraraị+ ga na-eje, dị ka ozi niile ha ga na-eje n’ụlọikwuu nzute si dị, nke Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà+ ga na-elekọta.”
33 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Meraraị+ ga na-eje, dị ka ozi niile ha ga na-eje n’ụlọikwuu nzute si dị, nke Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà+ ga na-elekọta.”