Ọnụ Ọgụgụ 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha ga-ekwupụta+ mmehie ha mere, ọ ga-akwụ ụgwọ maka ikpe mara ya, tụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise,+ ọ ga-ewerekwa ya nye onye ahụ o mejọrọ.
7 Ha ga-ekwupụta+ mmehie ha mere, ọ ga-akwụ ụgwọ maka ikpe mara ya, tụkwasịkwa ya otu ụzọ n’ụzọ ise,+ ọ ga-ewerekwa ya nye onye ahụ o mejọrọ.