Ọnụ Ọgụgụ 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na onye ahụ o mejọrọ enweghị onye ikwu nke ọ ga-enye ihe ahụ ọ ga-akwụ maka ikpe mara ya, ihe ọ ga-ewetara Jehova maka ikpe mara ya ga-abụ nke onye nchụàjà, ma e wezụga ebule mkpuchi mmehie ọ ga-eji kpuchiere ya mmehie.+
8 Ma ọ bụrụ na onye ahụ o mejọrọ enweghị onye ikwu nke ọ ga-enye ihe ahụ ọ ga-akwụ maka ikpe mara ya, ihe ọ ga-ewetara Jehova maka ikpe mara ya ga-abụ nke onye nchụàjà, ma e wezụga ebule mkpuchi mmehie ọ ga-eji kpuchiere ya mmehie.+