Ọnụ Ọgụgụ 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye nchụàjà ga-emekwa ka nwaanyị ahụ guzo n’ihu Jehova, ọ ga-atọsakwa ntutu isi nwaanyị ahụ ma dọkwasị àjà ọka ncheta ahụ n’ọbụ aka ya abụọ, ya bụ, àjà ọka ekworo ahụ,+ onye nchụàjà ga-ebukwa mmiri na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ n’aka.+
18 Onye nchụàjà ga-emekwa ka nwaanyị ahụ guzo n’ihu Jehova, ọ ga-atọsakwa ntutu isi nwaanyị ahụ ma dọkwasị àjà ọka ncheta ahụ n’ọbụ aka ya abụọ, ya bụ, àjà ọka ekworo ahụ,+ onye nchụàjà ga-ebukwa mmiri na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ n’aka.+