Ọnụ Ọgụgụ 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ,+ mmiri ahụ na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya dị ka ihe na-elu ilu.
24 Ọ ga-eme ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ na-elu ilu nke na-eweta ọbụbụ ọnụ,+ mmiri ahụ na-eweta ọbụbụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya dị ka ihe na-elu ilu.