Ọnụ Ọgụgụ 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-ebi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova n’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt, ọ ga-akpụta nwa ebule na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma;+ a gaghịkwa agụnye ụbọchị ndị gara aga n’ihi na o merụrụ ọbụbụ ọ bụ onye Naziraịt.
12 Ọ ga-ebi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova n’ụbọchị niile ọ bụ onye Naziraịt, ọ ga-akpụta nwa ebule na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma;+ a gaghịkwa agụnye ụbọchị ndị gara aga n’ihi na o merụrụ ọbụbụ ọ bụ onye Naziraịt.