Ọnụ Ọgụgụ 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 tinyere otu nkata achịcha na-ekoghị eko nke e ji ntụ ọka*+ e gwere nke ọma mee, nke a gwara mmanụ,+ nakwa achịcha na-ekoghị eko dị fere fere nke e tere mmanụ n’elu ya,+ tinyere àjà ọka+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha.+
15 tinyere otu nkata achịcha na-ekoghị eko nke e ji ntụ ọka*+ e gwere nke ọma mee, nke a gwara mmanụ,+ nakwa achịcha na-ekoghị eko dị fere fere nke e tere mmanụ n’elu ya,+ tinyere àjà ọka+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha.+