Ọnụ Ọgụgụ 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-ejikwa ebule ahụ chụọrọ Jehova àjà udo,+ ya na nkata achịcha ahụ na-ekoghị eko; onye nchụàjà ga-achụkwa àjà ọka+ ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.
17 Ọ ga-ejikwa ebule ahụ chụọrọ Jehova àjà udo,+ ya na nkata achịcha ahụ na-ekoghị eko; onye nchụàjà ga-achụkwa àjà ọka+ ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.