Ọnụ Ọgụgụ 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ọ dịghị nke o nyere ụmụ Kohat, n’ihi na ọ bụ ha na-ebu+ ihe ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ ahụ. N’ubu ka ha na-ebu ibu ha.+
9 Ma ọ dịghị nke o nyere ụmụ Kohat, n’ihi na ọ bụ ha na-ebu+ ihe ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ ahụ. N’ubu ka ha na-ebu ibu ha.+