Ọnụ Ọgụgụ 7:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Elayasaf nwa Duel.+
47 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Elayasaf nwa Duel.+