Ọnụ Ọgụgụ 7:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Ahayiza nwa Amishadaị.+
71 o nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, maka àjà udo.+ Ọ bụ nke a bụ onyinye Ahayiza nwa Amishadaị.+