Ọnụ Ọgụgụ 7:84 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 84 Ihe ndị a bụ onyinye+ e nyere iji rara ebe ịchụàjà ahụ nye n’ụbọchị e tere ya mmanụ, bụ́ nke ndị isi+ Izrel nyere: efere iri na abụọ e ji ọlaọcha mee,+ ọkwá iri na abụọ e ji ọlaọcha mee, iko iri na abụọ e ji ọlaedo mee;
84 Ihe ndị a bụ onyinye+ e nyere iji rara ebe ịchụàjà ahụ nye n’ụbọchị e tere ya mmanụ, bụ́ nke ndị isi+ Izrel nyere: efere iri na abụọ e ji ọlaọcha mee,+ ọkwá iri na abụọ e ji ọlaọcha mee, iko iri na abụọ e ji ọlaedo mee;