-
Ọnụ Ọgụgụ 8:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Mozis na Erọn na nzukọ ụmụ Izrel dum wee mee ndị Livaị otú ahụ. Dị ka ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu banyere ndị Livaị si dị, ọ bụ otú ahụ ka ụmụ Izrel mere ha.
-