Ọnụ Ọgụgụ 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ mgbe e mesịrị nke ahụ ka ndị Livaị batara jewe ozi dịịrị ha n’ụlọikwuu nzute n’ihu Erọn na ụmụ ya ndị ikom.+ Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu banyere ndị Livaị, otú ahụ ka e mere ha.
22 Ọ bụ mgbe e mesịrị nke ahụ ka ndị Livaị batara jewe ozi dịịrị ha n’ụlọikwuu nzute n’ihu Erọn na ụmụ ya ndị ikom.+ Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu banyere ndị Livaị, otú ahụ ka e mere ha.