Ọnụ Ọgụgụ 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom ahụ wee sị ya: “Mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka anyị bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Gịnị mere a ga-eji gbochie anyị iche onyinye+ anyị n’ihu Jehova n’oge ya a kara aka n’etiti ụmụ Izrel?”
7 Ndị ikom ahụ wee sị ya: “Mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka anyị bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Gịnị mere a ga-eji gbochie anyị iche onyinye+ anyị n’ihu Jehova n’oge ya a kara aka n’etiti ụmụ Izrel?”