Ọnụ Ọgụgụ 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mozis wee sị ha: “Guzonụ ebe ahụ, ka m nụ ihe Jehova ga-enye n’iwu banyere unu.”+