Ọnụ Ọgụgụ 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ahụ ka ọ na-adị mgbe niile: Ígwé ojii na-ekpuchi ya n’ehihie, ihe yiri ọkụ ekpuchiekwa ya n’abalị.+
16 Otú ahụ ka ọ na-adị mgbe niile: Ígwé ojii na-ekpuchi ya n’ehihie, ihe yiri ọkụ ekpuchiekwa ya n’abalị.+