Ọnụ Ọgụgụ 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel na-erube isi n’iwu Jehova wee ghara ịkwali.+
19 Mgbe ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel na-erube isi n’iwu Jehova wee ghara ịkwali.+