Ọnụ Ọgụgụ 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ha ka kpụ anụ ahụ n’ọnụ,+ tupu ha ataa ya, Jehova wesoro ha iwe dị ọkụ,+ Jehova wee malite igbu ha nke ukwuu.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:33 Ụlọ Nche,3/1/1995, p. 16
33 Mgbe ha ka kpụ anụ ahụ n’ọnụ,+ tupu ha ataa ya, Jehova wesoro ha iwe dị ọkụ,+ Jehova wee malite igbu ha nke ukwuu.+