Ọnụ Ọgụgụ 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Ọ bụrụ na nna ya agbụọ ya ọnụ mmiri+ n’ihu, ọ̀ bụ na ọ gaghị ebu ihere ruo ụbọchị asaa? Kpọpụnụ ya iche+ ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ruo ụbọchị asaa, e mesịakwa, na-abatanụ ya.”+
14 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Ọ bụrụ na nna ya agbụọ ya ọnụ mmiri+ n’ihu, ọ̀ bụ na ọ gaghị ebu ihere ruo ụbọchị asaa? Kpọpụnụ ya iche+ ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ruo ụbọchị asaa, e mesịakwa, na-abatanụ ya.”+