Ọnụ Ọgụgụ 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Hụnụ otú ala ahụ dị,+ na ndị bi n’ime ya, ma hà dị ike ka ọ̀ bụ na ha adịghị ike, ma hà dị ole na ole ka hà dị ọtụtụ;
18 Hụnụ otú ala ahụ dị,+ na ndị bi n’ime ya, ma hà dị ike ka ọ̀ bụ na ha adịghị ike, ma hà dị ole na ole ka hà dị ọtụtụ;