Ọnụ Ọgụgụ 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na otú ala ha dị, ma ọ̀ na-eme nri ka ọ̀ bụ na ọ dịghị eme nri,+ ma osisi ọ̀ dị na ya ka ọ̀ bụ na ọ dịghị. Nweenụ obi ike+ ma weta ụfọdụ n’ime mkpụrụ ala ahụ.” Mgbe ahụ bụ oge mkpụrụ vaịn+ mbụ na-acha.
20 na otú ala ha dị, ma ọ̀ na-eme nri ka ọ̀ bụ na ọ dịghị eme nri,+ ma osisi ọ̀ dị na ya ka ọ̀ bụ na ọ dịghị. Nweenụ obi ike+ ma weta ụfọdụ n’ime mkpụrụ ala ahụ.” Mgbe ahụ bụ oge mkpụrụ vaịn+ mbụ na-acha.