Ọnụ Ọgụgụ 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 A ga-agbaghara+ nzukọ ụmụ Izrel dum na ndị mbịarambịa bi dị ka ọbịa n’etiti ha, n’ihi na ndị ahụ niile mere ya n’amaghị ama.
26 A ga-agbaghara+ nzukọ ụmụ Izrel dum na ndị mbịarambịa bi dị ka ọbịa n’etiti ha, n’ihi na ndị ahụ niile mere ya n’amaghị ama.