Ọnụ Ọgụgụ 15:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ‘Ọ ga-abụkwara unu ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda unu, unu ga-ahụ ya wee cheta ihe niile Jehova nyere n’iwu+ wee mee ha, unu esola obi unu na anya unu,+ bụ́ ihe unu na-eso wee na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:39 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 12-137/15/2003, p. 13
39 ‘Ọ ga-abụkwara unu ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda unu, unu ga-ahụ ya wee cheta ihe niile Jehova nyere n’iwu+ wee mee ha, unu esola obi unu na anya unu,+ bụ́ ihe unu na-eso wee na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ.+