Ọnụ Ọgụgụ 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 echi tinyenụ ọkụ n’ime ha ma tụkwasị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha n’ihu Jehova, ọ ga-erukwa na onye Jehova ga-ahọrọ,+ ọ bụ ya bụ onye dị nsọ. O zuworo unu, unu ụmụ Livaị!”+
7 echi tinyenụ ọkụ n’ime ha ma tụkwasị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha n’ihu Jehova, ọ ga-erukwa na onye Jehova ga-ahọrọ,+ ọ bụ ya bụ onye dị nsọ. O zuworo unu, unu ụmụ Livaị!”+