Ọnụ Ọgụgụ 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ ntakịrị ihe na i si n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru kpọpụta anyị ka i gbuo anyị n’ala ịkpa a,+ mere i jikwa na-anwa ime onwe gị onyeisi anyị gabiga ókè?+
13 Ọ̀ bụ ntakịrị ihe na i si n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru kpọpụta anyị ka i gbuo anyị n’ala ịkpa a,+ mere i jikwa na-anwa ime onwe gị onyeisi anyị gabiga ókè?+