Ọnụ Ọgụgụ 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha wee si n’ihu ụlọikwuu Kora, Detan na Abaịram pụọ ozugbo, Detan na Abaịram wee pụta, guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ha,+ tinyere ndị nwunye ha, ụmụ ha ndị ikom na ụmụntakịrị ha.
27 Ha wee si n’ihu ụlọikwuu Kora, Detan na Abaịram pụọ ozugbo, Detan na Abaịram wee pụta, guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ha,+ tinyere ndị nwunye ha, ụmụ ha ndị ikom na ụmụntakịrị ha.