Ọnụ Ọgụgụ 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọhụrụ ka Jehova ga-eke,+ o wee bụrụ na ala ga-emeghe ọnụ ya loo ha+ na ihe niile bụ́ nke ha, ha onwe ha ewee gbadaruo Shiol ná ndụ,+ unu ga-amara n’ezie na ndị ikom a elelịwo Jehova.”+
30 Ma ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọhụrụ ka Jehova ga-eke,+ o wee bụrụ na ala ga-emeghe ọnụ ya loo ha+ na ihe niile bụ́ nke ha, ha onwe ha ewee gbadaruo Shiol ná ndụ,+ unu ga-amara n’ezie na ndị ikom a elelịwo Jehova.”+