Ọnụ Ọgụgụ 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị Izrel niile gbara ha gburugburu wee gbaa ọsọ mgbe ha nụrụ mkpu ha, n’ihi na ha malitere ịsị: “Anyị na-atụ egwu na ala nwere ike ilo anyị!”+
34 Ndị Izrel niile gbara ha gburugburu wee gbaa ọsọ mgbe ha nụrụ mkpu ha, n’ihi na ha malitere ịsị: “Anyị na-atụ egwu na ala nwere ike ilo anyị!”+