Ọnụ Ọgụgụ 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, Jehova gwara Mozis, sị: “Debeghachi mkpara+ Erọn n’ihu Ihe Àmà ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe ịbụrụ ụmụ nnupụisi+ a ihe ịrịba ama,+ ka ha kwụsị ntamu ha na-atamu megide m, ka ha ghara ịnwụ.”
10 E mesịa, Jehova gwara Mozis, sị: “Debeghachi mkpara+ Erọn n’ihu Ihe Àmà ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe ịbụrụ ụmụ nnupụisi+ a ihe ịrịba ama,+ ka ha kwụsị ntamu ha na-atamu megide m, ka ha ghara ịnwụ.”