Ọnụ Ọgụgụ 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ga-esonyere gị, ha ga na-arụkwa ọrụ ha kwesịrị ịrụ n’ụlọikwuu nzute n’ihe metụtara ozi niile a na-eje n’ụlọikwuu ahụ, onye nkịtị agaghị abịa unu nso.+
4 Ha ga-esonyere gị, ha ga na-arụkwa ọrụ ha kwesịrị ịrụ n’ụlọikwuu nzute n’ihe metụtara ozi niile a na-eje n’ụlọikwuu ahụ, onye nkịtị agaghị abịa unu nso.+