Ọnụ Ọgụgụ 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Rienụ ya n’ebe ọ bụla, unu na ezinụlọ unu, n’ihi na ọ bụ ụgwọ ọrụ unu maka ozi unu na-eje n’ụlọikwuu nzute.+
31 Rienụ ya n’ebe ọ bụla, unu na ezinụlọ unu, n’ihi na ọ bụ ụgwọ ọrụ unu maka ozi unu na-eje n’ụlọikwuu nzute.+