-
Ọnụ Ọgụgụ 19:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ha ga-ekporo ụfọdụ n’ime ntụ àjà mmehie ahụ maka onye ahụ na-adịghị ọcha kponye n’ime efere ma wụnye ya mmiri e kutere n’iyi na-asọ asọ.
-