Ọnụ Ọgụgụ 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ahụ, nwoke dị ọcha+ ga-ewere ahịhịa hisop,+ sụnye ya n’ime mmiri ahụ ma fesa ya n’ụlọikwuu ahụ nakwa n’arịa niile ahụ na mkpụrụ obi ndị nọ n’ebe ahụ, fesakwa ya onye ahụ metụrụ ọkpụkpụ ma ọ bụ onye e gburu egbu ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ili aka.
18 Mgbe ahụ, nwoke dị ọcha+ ga-ewere ahịhịa hisop,+ sụnye ya n’ime mmiri ahụ ma fesa ya n’ụlọikwuu ahụ nakwa n’arịa niile ahụ na mkpụrụ obi ndị nọ n’ebe ahụ, fesakwa ya onye ahụ metụrụ ọkpụkpụ ma ọ bụ onye e gburu egbu ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ili aka.