Ọnụ Ọgụgụ 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ọ ga-abụrụ ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, na onye na-efesa mmadụ mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha ga-asa uwe ya,+ tinyere onye metụrụ mmiri ahụ e ji eme ka mmadụ dị ọcha aka. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
21 “‘Ọ ga-abụrụ ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, na onye na-efesa mmadụ mmiri e ji eme ka mmadụ dị ọcha ga-asa uwe ya,+ tinyere onye metụrụ mmiri ahụ e ji eme ka mmadụ dị ọcha aka. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.