Ọnụ Ọgụgụ 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ‘Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta, ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru.+ Bịa bụọrọ m ha ọnụ.+ Ikekwe, m ga-enwe ike ibuso ha agha wee chụpụ ha.’”
11 ‘Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta, ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru.+ Bịa bụọrọ m ha ọnụ.+ Ikekwe, m ga-enwe ike ibuso ha agha wee chụpụ ha.’”