Ọnụ Ọgụgụ 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ịnyịnya ibu ahụ wee hụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta guzoro n’ụzọ;+ ịnyịnya ibu ahụ wee nwaa ịhapụ ụzọ banye n’ọhịa, ma Belam malitere iti ịnyịnya ibu ahụ ihe ka ọ laghachi n’ụzọ.
23 Ịnyịnya ibu ahụ wee hụ mmụọ ozi Jehova ka o ji mma agha a mịpụtara amịpụta guzoro n’ụzọ;+ ịnyịnya ibu ahụ wee nwaa ịhapụ ụzọ banye n’ọhịa, ma Belam malitere iti ịnyịnya ibu ahụ ihe ka ọ laghachi n’ụzọ.