-
Ọnụ Ọgụgụ 22:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Nne ịnyịnya ibu ahụ nọ na-ahụ mmụọ ozi Jehova, o wee dagide n’ahụ́ mgbidi ahụ, chigide ụkwụ Belam ná mgbidi ahụ; o wee tikwuo ya ihe.
-