Ọnụ Ọgụgụ 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Belam wee gwa ịnyịnya ibu ahụ, sị: “Ọ bụ n’ihi na i mesoro m omume obi ọjọọ. A sị nnọọ na m ji mma agha, m gaara egbu gị!”+
29 Belam wee gwa ịnyịnya ibu ahụ, sị: “Ọ bụ n’ihi na i mesoro m omume obi ọjọọ. A sị nnọọ na m ji mma agha, m gaara egbu gị!”+